Daniel 9:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ị malitere ịrịọ arịrịọ, e ziri m ozi m ga-ezi gị. Abịala m ịgwa gị banyere ya n’ihi na ị bụ onye a hụrụ n’anya nke ukwuu.*+ N’ihi ya, chebara ozi a echiche, ghọtakwa ọhụụ ị hụrụ. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:23 Ụlọ Nche,9/1/2007, p. 20 Amụma Daniel, p. 7, 185-186
23 Mgbe ị malitere ịrịọ arịrịọ, e ziri m ozi m ga-ezi gị. Abịala m ịgwa gị banyere ya n’ihi na ị bụ onye a hụrụ n’anya nke ukwuu.*+ N’ihi ya, chebara ozi a echiche, ghọtakwa ọhụụ ị hụrụ.