Daniel 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Saịrọs+ Eze Peshia, e nwere ihe e mere ka Daniel, onye a na-akpọ Belteshaza,+ mata. Ihe ahụ bụ eziokwu. Ọ bụ gbasara agha dị egwu. Ọ ghọtara ihe ahụ, ghọtakwa ihe ọ hụrụ. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:1 Amụma Daniel, p. 44-45, 198-200
10 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Saịrọs+ Eze Peshia, e nwere ihe e mere ka Daniel, onye a na-akpọ Belteshaza,+ mata. Ihe ahụ bụ eziokwu. Ọ bụ gbasara agha dị egwu. Ọ ghọtara ihe ahụ, ghọtakwa ihe ọ hụrụ.