Daniel 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ahụ́ ya na-egbuke egbuke ka nkume krisolaịt.+ Ihu ya na-enwu ka àmụ̀mà. Anya ya dị ka ọwa na-enwu ọkụ. Aka ya na ụkwụ ya yiri ọla kọpa na-egbuke egbuke,+ olu ya na-adasikwa ụda ike ka olu ìgwè mmadụ. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:6 Amụma Daniel, p. 202-203
6 Ahụ́ ya na-egbuke egbuke ka nkume krisolaịt.+ Ihu ya na-enwu ka àmụ̀mà. Anya ya dị ka ọwa na-enwu ọkụ. Aka ya na ụkwụ ya yiri ọla kọpa na-egbuke egbuke,+ olu ya na-adasikwa ụda ike ka olu ìgwè mmadụ.