Daniel 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 O wee sị m: “Daniel, nwoke a hụrụ n’anya nke ukwuu,*+ gee ntị n’ihe m na-agwa gị. Bilie, guzoro ọtọ n’ebe i guzobu n’ihi na e zitere m ka m bịakwute gị.” Mgbe ọ gwara m ihe a, ebiliri m, na-ama jijiji.
11 O wee sị m: “Daniel, nwoke a hụrụ n’anya nke ukwuu,*+ gee ntị n’ihe m na-agwa gị. Bilie, guzoro ọtọ n’ebe i guzobu n’ihi na e zitere m ka m bịakwute gị.” Mgbe ọ gwara m ihe a, ebiliri m, na-ama jijiji.