Daniel 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ sịziri m: “Daniel, atụla egwu.+ Malite n’ụbọchị mbụ i ji obi gị chọwa ka ị ghọta ihe ndị a ma weda onwe gị ala n’ihu Chineke gị, a nụrụ ekpere gị. Abịakwala m n’ihi ya.+
12 Ọ sịziri m: “Daniel, atụla egwu.+ Malite n’ụbọchị mbụ i ji obi gị chọwa ka ị ghọta ihe ndị a ma weda onwe gị ala n’ihu Chineke gị, a nụrụ ekpere gị. Abịakwala m n’ihi ya.+