Daniel 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma onyeisi+ alaeze Peshia nọchiiri m ụzọ ruo ụbọchị iri abụọ na otu. Ma Maịkel,*+ otu n’ime ndị isi kachanụ, bịara inyere m aka. M nọkwa n’ebe ahụ n’akụkụ ndị eze Peshia. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:13 Ụlọ Nche,9/1/2011, p. 7-8 Amụma Daniel, p. 204-205
13 Ma onyeisi+ alaeze Peshia nọchiiri m ụzọ ruo ụbọchị iri abụọ na otu. Ma Maịkel,*+ otu n’ime ndị isi kachanụ, bịara inyere m aka. M nọkwa n’ebe ahụ n’akụkụ ndị eze Peshia.