Daniel 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M bịara ime ka ị ghọta ihe ga-eme ndị obodo gị n’oge ikpeazụ,+ n’ihi na ọhụụ a bụ maka ọdịnihu.”+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:14 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2020, p. 3