Daniel 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ihe m ga-agwa gị ugbu a bụ eziokwu: “Lee, eze atọ ọzọ ga-achị* na Peshia. Eze nke anọ ga-akpakọju akụnụba karịa ndị nke ọzọ niile. Ozugbo akụnụba ya mere ka o sie ike, ọ ga-eme ka ihe niile lụso alaeze Gris ọgụ.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:2 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,10/2017, p. 4 Amụma Daniel, p. 212-213
2 Ihe m ga-agwa gị ugbu a bụ eziokwu: “Lee, eze atọ ọzọ ga-achị* na Peshia. Eze nke anọ ga-akpakọju akụnụba karịa ndị nke ọzọ niile. Ozugbo akụnụba ya mere ka o sie ike, ọ ga-eme ka ihe niile lụso alaeze Gris ọgụ.+