-
Daniel 11:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 “Mgbe afọ ole na ole gachara, ha ga-ejikọta aka. Ada eze ndịda ga-abịakwute eze ugwu ka ha kwekọrịta. Ma aka ada eze agaghị esiri ike na-aga. Eze ga-ada, ọ gaghịzi adị ike. A ga-enyefekwa ada eze na ndị kpọtara ya na onye mụrụ ya nakwa onye mere ka ọ dị ike n’oge ndị ahụ n’aka ndị ọzọ.
-