Daniel 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Otu onye nke si n’ezinụlọ* ada eze ga-amalite ịchị* wee nọchie eze. Ọ ga-abịakwute ndị agha ma lụso obodo a rụsiri ike nke eze ugwu agha. Ọ ga-alụso ha agha ma merie ha. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:7 Amụma Daniel, p. 220
7 Otu onye nke si n’ezinụlọ* ada eze ga-amalite ịchị* wee nọchie eze. Ọ ga-abịakwute ndị agha ma lụso obodo a rụsiri ike nke eze ugwu agha. Ọ ga-alụso ha agha ma merie ha.