Daniel 11:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Onye na-abịa ịlụso ya agha ga-eme ihe dị ya mma, e nweghịkwa onye ga-alụsoli ya agha. Ọ ga-eguzoro n’Ala Mara Mma,*+ ọ ga-enwekwa ikike ibibi ndị mmadụ. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:16 Amụma Daniel, p. 224
16 Onye na-abịa ịlụso ya agha ga-eme ihe dị ya mma, e nweghịkwa onye ga-alụsoli ya agha. Ọ ga-eguzoro n’Ala Mara Mma,*+ ọ ga-enwekwa ikike ibibi ndị mmadụ.