Daniel 11:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ndị agha* ga-esi n’ebe ọ nọ bilie. Ha ga-emerụ ebe nsọ,+ bụ́ ebe a rụsiri ike, wepụkwa àjà a na-achụ mgbe niile.+ “Ha ga-akwụwakwa ihe arụ nke na-akpata mbibi.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:31 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2020, p. 5-6 Amụma Daniel, p. 265-269, 301 Ụlọ Nche,11/1/1993, p. 15-16
31 Ndị agha* ga-esi n’ebe ọ nọ bilie. Ha ga-emerụ ebe nsọ,+ bụ́ ebe a rụsiri ike, wepụkwa àjà a na-achụ mgbe niile.+ “Ha ga-akwụwakwa ihe arụ nke na-akpata mbibi.+
11:31 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2020, p. 5-6 Amụma Daniel, p. 265-269, 301 Ụlọ Nche,11/1/1993, p. 15-16