Daniel 11:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 “Eze ga-eme ihe dị ya mma. Ọ ga-adị mpako ma bulie onwe ya elu karịa chi ọ bụla. Ọ ga-ekwu ihe na-awụ akpata oyi gbasara Chi kacha chi niile.+ Ihe ga-agara ya nke ọma ruo mgbe oge iwe gafere, n’ihi na ihe e kpebiri ga-emezurịrị. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:36 Amụma Daniel, p. 275-276 Ụlọ Nche,11/1/1993, p. 18
36 “Eze ga-eme ihe dị ya mma. Ọ ga-adị mpako ma bulie onwe ya elu karịa chi ọ bụla. Ọ ga-ekwu ihe na-awụ akpata oyi gbasara Chi kacha chi niile.+ Ihe ga-agara ya nke ọma ruo mgbe oge iwe gafere, n’ihi na ihe e kpebiri ga-emezurịrị.