Hosia 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mgbe Jehova malitere isi n’ọnụ Hosia gwa ndị ya okwu, Jehova gwara ya, sị: “Gaa lụrụ nwaanyị nke ga-agba akwụna,* ụmụ ọ kwatara n’iko* ga-abụkwa ụmụ gị, n’ihi na ọ bụ ịgba akwụna* mere ala a ji kwụsị iso Jehova.”+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:2 Ụlọ Nche,9/15/2007, p. 1411/15/2005, p. 17-19
2 Mgbe Jehova malitere isi n’ọnụ Hosia gwa ndị ya okwu, Jehova gwara ya, sị: “Gaa lụrụ nwaanyị nke ga-agba akwụna,* ụmụ ọ kwatara n’iko* ga-abụkwa ụmụ gị, n’ihi na ọ bụ ịgba akwụna* mere ala a ji kwụsị iso Jehova.”+