Hosia 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova wee sị ya: “Gụọ ya Jezril,* n’ihi na n’oge na-adịghị anya, m ga-eme ka ezinụlọ Jihu+ zaa ajụjụ maka ndị niile Jezril gburu.* M ga-emekwa ka ọchịchị Izrel kwụsị.+
4 Jehova wee sị ya: “Gụọ ya Jezril,* n’ihi na n’oge na-adịghị anya, m ga-eme ka ezinụlọ Jihu+ zaa ajụjụ maka ndị niile Jezril gburu.* M ga-emekwa ka ọchịchị Izrel kwụsị.+