Hosia 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 A ga-akpọkọta ndị Juda na ndị Izrel ka ha dịrị n’otu.+ Ha ga-eme otu onye onyeisi ha wee si n’ala ahụ pụọ, n’ihi na ụbọchị Jezril ga-abụ ụbọchị ukwu.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:11 Ụlọ Nche,9/15/2007, p. 14-15
11 A ga-akpọkọta ndị Juda na ndị Izrel ka ha dịrị n’otu.+ Ha ga-eme otu onye onyeisi ha wee si n’ala ahụ pụọ, n’ihi na ụbọchị Jezril ga-abụ ụbọchị ukwu.+