-
Hosia 2:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ma ọ́ bụghị ya, m ga-agba ya ọtọ, mee ka ọ dịrị otú ọ dị n’ụbọchị a mụrụ ya,
Meekwa ka ọ dị ka ala ịkpa.
M ga-eme ka ọ dị ka ala mmiri na-adịghị,
Meekwa ka agụụ mmiri gụgbuo ya.
-