Hosia 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na nne ha na-agba akwụna.*+ Onye buru afọ ime ha akpaala àgwà na-eme ihere,+ n’ihi na ọ sịrị,‘M ga-agakwuru ndị mụ na ha na-eme enyi,+Ndị na-enye m nri, mmiri,Ákwà e ji ajị anụ mee, ákwà linin, mmanụ na mmanya.’
5 N’ihi na nne ha na-agba akwụna.*+ Onye buru afọ ime ha akpaala àgwà na-eme ihere,+ n’ihi na ọ sịrị,‘M ga-agakwuru ndị mụ na ha na-eme enyi,+Ndị na-enye m nri, mmiri,Ákwà e ji ajị anụ mee, ákwà linin, mmanụ na mmanya.’