Hosia 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ mataghị na ọ bụ m nyere ya nri+ na mmanya ọhụrụ na mmanụ,Nakwa na ọ bụ m mere ka o nwee ọtụtụ ọlaọchaNa ọlaedo, bụ́ ndị ha ji na-efe Bel.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Ụlọ Nche,11/15/2005, p. 19
8 Ọ mataghị na ọ bụ m nyere ya nri+ na mmanya ọhụrụ na mmanụ,Nakwa na ọ bụ m mere ka o nwee ọtụtụ ọlaọchaNa ọlaedo, bụ́ ndị ha ji na-efe Bel.+