Hosia 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi ya, m ga-agbanwe otú m si eme, nara ya nri m na-enye ya n’oge ya,Narakwa ya mmanya ọhụrụ m n’oge ya.+ M ga-anarakwa ya ákwà m e ji ajị anụ mee na ákwà linin m o ji kpuchie ọtọ ya.
9 N’ihi ya, m ga-agbanwe otú m si eme, nara ya nri m na-enye ya n’oge ya,Narakwa ya mmanya ọhụrụ m n’oge ya.+ M ga-anarakwa ya ákwà m e ji ajị anụ mee na ákwà linin m o ji kpuchie ọtọ ya.