Hosia 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 M ga-eme ka ọ kwụsị ịṅụrị ọṅụ. M ga-emekwa ka ememme ya,+ ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ ya, ụbọchị izu ike ya, na oge ememme ya niile kwụsị.
11 M ga-eme ka ọ kwụsị ịṅụrị ọṅụ. M ga-emekwa ka ememme ya,+ ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ ya, ụbọchị izu ike ya, na oge ememme ya niile kwụsị.