Hosia 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M ga-eme ka ọ zaa ajụjụ maka ụbọchị niile ọ nọ na-achụrụ Bel àjà,+Mgbe o ji ọla ntị ya na ihe ndị o ji achọ mma na-achọ onwe ya mma, chụrụkwa ndị ya na ha na-eme enyi na-aga. Ma, ọ bụ m ka o chefuru.+ Ọ bụ mụnwa bụ́ Jehova na-ekwu ihe a.
13 M ga-eme ka ọ zaa ajụjụ maka ụbọchị niile ọ nọ na-achụrụ Bel àjà,+Mgbe o ji ọla ntị ya na ihe ndị o ji achọ mma na-achọ onwe ya mma, chụrụkwa ndị ya na ha na-eme enyi na-aga. Ma, ọ bụ m ka o chefuru.+ Ọ bụ mụnwa bụ́ Jehova na-ekwu ihe a.