Hosia 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M ga-enyeghachi ya ubi vaịn ya malite mgbe ahụ gawa.+ M ga-enyekwa ya Ndagwurugwu Ekọ+ ka ọ bụrụ ọnụ ụzọ ámá olileanya. Ọ ga-aza òkù ebe ahụ dị ka ọ zara n’oge ọ bụ agbọghọ,Dịkwa ka ọ zara n’ụbọchị o si n’Ijipt pụta.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:15 Ụlọ Nche,11/15/2005, p. 21
15 M ga-enyeghachi ya ubi vaịn ya malite mgbe ahụ gawa.+ M ga-enyekwa ya Ndagwurugwu Ekọ+ ka ọ bụrụ ọnụ ụzọ ámá olileanya. Ọ ga-aza òkù ebe ahụ dị ka ọ zara n’oge ọ bụ agbọghọ,Dịkwa ka ọ zara n’ụbọchị o si n’Ijipt pụta.+