Hosia 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ụbọchị ahụ, mụ na anụ ọhịa ga-agba ndụ maka ha,+Mụ na nnụnụ na ihe ndị na-arị arị* ga-agbakwa ndụ maka ha.+ M ga-ewepụ ụta na mma agha na agha n’ala ha.+ Meekwa ka obi ruo ha ala ma ha dinara ala.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:18 Ụlọ Nche,11/15/2005, p. 20
18 N’ụbọchị ahụ, mụ na anụ ọhịa ga-agba ndụ maka ha,+Mụ na nnụnụ na ihe ndị na-arị arị* ga-agbakwa ndụ maka ha.+ M ga-ewepụ ụta na mma agha na agha n’ala ha.+ Meekwa ka obi ruo ha ala ma ha dinara ala.+