Hosia 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova wee sị m: “Gaghachi hụ nwunye gị n’anya, onye nwoke ọzọ hụrụ n’anya na onye na-akwa iko.+ Hụ ya n’anya otú Jehova si hụ ndị Izrel n’anya+ mgbe ha na-agakwuru chi ọzọ dị iche iche,+ na-achụrụ ha keeki mkpụrụ vaịn kpọrọ nkụ n’àjà.”* Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:1 Ụlọ Nche,11/15/2005, p. 19-20
3 Jehova wee sị m: “Gaghachi hụ nwunye gị n’anya, onye nwoke ọzọ hụrụ n’anya na onye na-akwa iko.+ Hụ ya n’anya otú Jehova si hụ ndị Izrel n’anya+ mgbe ha na-agakwuru chi ọzọ dị iche iche,+ na-achụrụ ha keeki mkpụrụ vaịn kpọrọ nkụ n’àjà.”*