Hosia 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 M wee sị ya: “Ị ga-abụ nke m ruo ọtụtụ ụbọchị. Agbakwala akwụna.* Gị na nwoke ọzọ enwekwala mmekọahụ. Mụ na gị agaghịkwa enwe mmekọahụ.” Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:3 Ụlọ Nche,11/15/2005, p. 19-20
3 M wee sị ya: “Ị ga-abụ nke m ruo ọtụtụ ụbọchị. Agbakwala akwụna.* Gị na nwoke ọzọ enwekwala mmekọahụ. Mụ na gị agaghịkwa enwe mmekọahụ.”