Hosia 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 E mechaa, n’oge ikpeazụ, ndị Izrel ga-alọghachi chọọ Jehova bụ́ Chineke ha,+ chọọkwa Devid bụ́ eze ha.+ Ha ga-amarakwa jijiji bịakwute Jehova ka o gosi ha ịdị mma ya.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:5 Ụlọ Nche,8/15/1991, p. 17
5 E mechaa, n’oge ikpeazụ, ndị Izrel ga-alọghachi chọọ Jehova bụ́ Chineke ha,+ chọọkwa Devid bụ́ eze ha.+ Ha ga-amarakwa jijiji bịakwute Jehova ka o gosi ha ịdị mma ya.+