Hosia 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụ ya mere ala a ga-eji ruo uju.+ Onye ọ bụla bi na ya ga-atụbọkwa. Anụ ọhịa niile na nnụnụ niile ga-anwụ. Azụ̀ niile ga-anwụkwa.
3 Ọ bụ ya mere ala a ga-eji ruo uju.+ Onye ọ bụla bi na ya ga-atụbọkwa. Anụ ọhịa niile na nnụnụ niile ga-anwụ. Azụ̀ niile ga-anwụkwa.