Hosia 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị m na-ajụ arụsị ha e ji osisi pịa ase,Ha na-emekwa ihe mkpara ha* na-agwa ha,N’ihi na obi ha nke dị n’ịgba akwụna* emeela ka ha kpafuo. Akwụna ha na-agba* emeekwala ka ha jụ ịnọ n’okpuru Chineke ha.
12 Ndị m na-ajụ arụsị ha e ji osisi pịa ase,Ha na-emekwa ihe mkpara ha* na-agwa ha,N’ihi na obi ha nke dị n’ịgba akwụna* emeela ka ha kpafuo. Akwụna ha na-agba* emeekwala ka ha jụ ịnọ n’okpuru Chineke ha.