14 “Agaghị m eme ka ụmụ unu ndị nwaanyị zaa ajụjụ maka akwụna ha na-agba.
Agaghịkwa m eme ka ndị nwunye ụmụ unu zaa ajụjụ maka iko ha na-akwa,
N’ihi na ụmụ nwoke na-akpọrọ ndị akwụna gaa nọrọ iche.
Ọ bụkwa ha na ndị akwụna na-achụ àjà.
A ga-ebibi ụdị ndị a na-amaghị ihe.+