Hosia 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Bịanụ ka anyị laghachikwuru Jehova,N’ihi na ọ dọrisiela anyị,+ ma ọ ga-agwọ anyị. O tiri anyị ihe, ma ọ ga-ekechi ọnyá anyị. Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:1 Ụlọ Nche,9/15/2007, p. 1611/15/2005, p. 22-23 Ụbọchị Jehova, p. 65-66
6 “Bịanụ ka anyị laghachikwuru Jehova,N’ihi na ọ dọrisiela anyị,+ ma ọ ga-agwọ anyị. O tiri anyị ihe, ma ọ ga-ekechi ọnyá anyị.