Hosia 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma, e kwuola oge a ga-achịkọta Juda otú e si achịkọta ihe ubi n’oge a na-ewe ihe ubi. M ga-achịkọtaghachi ndị m a dọọrọ n’agha.”+
11 Ma, e kwuola oge a ga-achịkọta Juda otú e si achịkọta ihe ubi n’oge a na-ewe ihe ubi. M ga-achịkọtaghachi ndị m a dọọrọ n’agha.”+