Hosia 7:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha ji ihe ọjọọ ha eme ka eze ṅụrịa,Jirikwa aghụghọ ha eme ka ndị isi* ṅụrịa.