Hosia 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha niile dị ọkụ ka ọkụ dị n’ekwú. Ha na-erepịakwa ndị na-achị ha.* Ndị eze ha niile adaala.+ O nweghị onye n’ime ha na-akpọku m.+
7 Ha niile dị ọkụ ka ọkụ dị n’ekwú. Ha na-erepịakwa ndị na-achị ha.* Ndị eze ha niile adaala.+ O nweghị onye n’ime ha na-akpọku m.+