Hosia 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe Izrel ji anya isi agbaala akaebe na o mere ihe ọjọọ,+Ma ha alaghachikwurughị Jehova bụ́ Chineke ha.+ Ihe a niile emeghịkwa ka ha chọwa ya.
10 Ihe Izrel ji anya isi agbaala akaebe na o mere ihe ọjọọ,+Ma ha alaghachikwurughị Jehova bụ́ Chineke ha.+ Ihe a niile emeghịkwa ka ha chọwa ya.