Hosia 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Tinye opi n’ọnụ gị.+ Onye iro na-abịa ka ugo ka o megide ndị* nke mụnwa bụ́ Jehova,+ N’ihi na ha emebiela ọgbụgba ndụ mụ na ha gbara,+ mebiekwa iwu m.+
8 “Tinye opi n’ọnụ gị.+ Onye iro na-abịa ka ugo ka o megide ndị* nke mụnwa bụ́ Jehova,+ N’ihi na ha emebiela ọgbụgba ndụ mụ na ha gbara,+ mebiekwa iwu m.+