Hosia 8:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha emeela ndị mmadụ eze, ma ọ bụghị m gwara ha. Ha emeela ndị mmadụ ndị isi,* ma amaghị m gbasara ya. Ha ejirila ọlaọcha ha na ọlaedo ha meere onwe ha arụsị,+Nke ga-eme ka e bibie ha.+
4 Ha emeela ndị mmadụ eze, ma ọ bụghị m gwara ha. Ha emeela ndị mmadụ ndị isi,* ma amaghị m gbasara ya. Ha ejirila ọlaọcha ha na ọlaedo ha meere onwe ha arụsị,+Nke ga-eme ka e bibie ha.+