Hosia 8:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na ọ bụ ifufe ka ha na-agha dị ka mkpụrụ. Ọ bụkwa oké ifufe mmiri ka ha ga-aghọrọ.+ E nweghị okporo ọka ga-amị ọka kara aka.*+ E nweghị ihe puru ome nke ga-emepụta ihe a ga-esi na ya nweta ntụ ọka. E nwee nke mepụtara, ndị ala ọzọ ga-elo ya.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:7 Ụlọ Nche,11/15/2005, p. 26
7 N’ihi na ọ bụ ifufe ka ha na-agha dị ka mkpụrụ. Ọ bụkwa oké ifufe mmiri ka ha ga-aghọrọ.+ E nweghị okporo ọka ga-amị ọka kara aka.*+ E nweghị ihe puru ome nke ga-emepụta ihe a ga-esi na ya nweta ntụ ọka. E nwee nke mepụtara, ndị ala ọzọ ga-elo ya.+