Hosia 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụ eziokwu na ha na-agakwuru ha ná mba dị iche iche,M ga-achịkọta ha ọnụ ugbu a. Ha ga-amalite ịta ahụhụ+ n’ihi ibu arọ eze na ndị isi* boro ha.
10 Ọ bụ eziokwu na ha na-agakwuru ha ná mba dị iche iche,M ga-achịkọta ha ọnụ ugbu a. Ha ga-amalite ịta ahụhụ+ n’ihi ibu arọ eze na ndị isi* boro ha.