Hosia 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha na-achụ anụ n’àjà ka ọ bụrụ onyinye ha nyere m, ha na-atakwa anụ ndị ahụ. Ma, ọ naghị amasị Jehova.+ Ugbu a, ọ ga-echeta mmehie ha, taakwa ha ahụhụ maka mmehie ha.+ Ha gara ka Ijipt nyere ha aka.*+
13 Ha na-achụ anụ n’àjà ka ọ bụrụ onyinye ha nyere m, ha na-atakwa anụ ndị ahụ. Ma, ọ naghị amasị Jehova.+ Ugbu a, ọ ga-echeta mmehie ha, taakwa ha ahụhụ maka mmehie ha.+ Ha gara ka Ijipt nyere ha aka.*+