Hosia 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Izrel echefuola Onye kere ya,+ rụọkwa ụlọ arụsị dị iche iche.+ Juda arụọkwala ọtụtụ obodo siri ike.+ Ma m ga-etinye ọkụ n’obodo ya niile. Ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile dị na nke ọ bụla n’ime ha.”+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:14 Ụlọ Nche,9/15/2007, p. 16 Ụbọchị Jehova, p. 59-62
14 Izrel echefuola Onye kere ya,+ rụọkwa ụlọ arụsị dị iche iche.+ Juda arụọkwala ọtụtụ obodo siri ike.+ Ma m ga-etinye ọkụ n’obodo ya niile. Ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile dị na nke ọ bụla n’ime ha.”+