Hosia 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na ha ga-agbalaga maka na ndị iro ha ga-abịa bibie ha.+ Ijipt ga-achịkọta ha ọnụ,+ Memfis ga-elikwa ha.+ Ahịhịa akụwa* ga-eweghara ihe ha ndị bara ezigbo uru e ji ọlaọcha mee. Osisi ogwu ga-ejupụtakwa n’ụlọikwuu ha.
6 N’ihi na ha ga-agbalaga maka na ndị iro ha ga-abịa bibie ha.+ Ijipt ga-achịkọta ha ọnụ,+ Memfis ga-elikwa ha.+ Ahịhịa akụwa* ga-eweghara ihe ha ndị bara ezigbo uru e ji ọlaọcha mee. Osisi ogwu ga-ejupụtakwa n’ụlọikwuu ha.