Hosia 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ifrem, onye a kụrụ n’ala mara mma, dị m ka Taya.+ Ugbu a, Ifrem ga-akpọpụta ụmụ ya ka e gbuo ha.”