Hosia 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Ihe ọjọọ ha niile dị na Gilgal,+ n’ihi na ọ bụ ebe ahụ ka m nọ kpọ ha asị. M ga-achụpụ ha n’ụlọ m n’ihi ajọ omume ha.+ Agaghịzi m ahụ ha n’anya.+ Ndị isi* ha niile na-eme isi ike.
15 “Ihe ọjọọ ha niile dị na Gilgal,+ n’ihi na ọ bụ ebe ahụ ka m nọ kpọ ha asị. M ga-achụpụ ha n’ụlọ m n’ihi ajọ omume ha.+ Agaghịzi m ahụ ha n’anya.+ Ndị isi* ha niile na-eme isi ike.