Hosia 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ifrem bụ nwa ehi a zụrụ nke ọma nke ịzọcha mkpụrụ na-atọ ụtọ. Ọ bụ ya mere na emerụghị m ya ahụ́ n’olu ya mara mma. Ma ugbu a, m ga-eme ka mmadụ nọrọ n’elu Ifrem.+ Juda ga-akọ ihe. Jekọb ga-egburiri ya ala.
11 Ifrem bụ nwa ehi a zụrụ nke ọma nke ịzọcha mkpụrụ na-atọ ụtọ. Ọ bụ ya mere na emerụghị m ya ahụ́ n’olu ya mara mma. Ma ugbu a, m ga-eme ka mmadụ nọrọ n’elu Ifrem.+ Juda ga-akọ ihe. Jekọb ga-egburiri ya ala.