Hosia 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ghaanụ ezi omume ka mkpụrụ, ghọrọkwanụ ịhụnanya. Kọọrọnụ onwe unu ala ubi+ Mgbe oge ka dị ịchọ Jehova,+Ruo mgbe ọ ga-abịa kụziere unu ihe bụ́ ezi omume.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:12 Ụbọchị Jehova, p. 157-158 Ụlọ Nche,11/15/2005, p. 283/15/1996, p. 23
12 Ghaanụ ezi omume ka mkpụrụ, ghọrọkwanụ ịhụnanya. Kọọrọnụ onwe unu ala ubi+ Mgbe oge ka dị ịchọ Jehova,+Ruo mgbe ọ ga-abịa kụziere unu ihe bụ́ ezi omume.+