Hosia 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma unu akọọla ihe ọjọọ otú e si akọ ubi. Unu aghọrọla ajọ omume.+ Unu eriela mkpụrụ aghụghọ,N’ihi na unu tụkwasịrị ụzọ unu obi,Tụkwasịkwa ọtụtụ ndị agha unu obi. Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:13 Ụbọchị Jehova, p. 157-158
13 Ma unu akọọla ihe ọjọọ otú e si akọ ubi. Unu aghọrọla ajọ omume.+ Unu eriela mkpụrụ aghụghọ,N’ihi na unu tụkwasịrị ụzọ unu obi,Tụkwasịkwa ọtụtụ ndị agha unu obi.