Hosia 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị gị ga-anọ n’ọgba aghara. A ga-ebibi obodo gị ndị a rụsiri ike+Otú ahụ Shalman bibiri Bet-AbelN’ụbọchị agha, mgbe a kụgburu ụmụ nwaanyị na ụmụ ha.
14 Ndị gị ga-anọ n’ọgba aghara. A ga-ebibi obodo gị ndị a rụsiri ike+Otú ahụ Shalman bibiri Bet-AbelN’ụbọchị agha, mgbe a kụgburu ụmụ nwaanyị na ụmụ ha.