Hosia 11:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ifrem, olee otú m ga-esi gbahapụ gị?+ Izrel, olee otú m ga-esi rara gị nye? Olee otú m ga-esi mee ka ị dịrị ka Adma? Olee otú m ga-esi mee ka ị dịrị ka Zeboyim?+ Agbanweela m obi m. M na-emetekwara gị ebere.*+
8 Ifrem, olee otú m ga-esi gbahapụ gị?+ Izrel, olee otú m ga-esi rara gị nye? Olee otú m ga-esi mee ka ị dịrị ka Adma? Olee otú m ga-esi mee ka ị dịrị ka Zeboyim?+ Agbanweela m obi m. M na-emetekwara gị ebere.*+