Hosia 11:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Agaghị m ewesa unu iwe ọkụ. Agaghị m ebibi Ifrem ọzọ,+N’ihi na abụ m Chineke, abụghị m mmadụ. Abụ m Onye Nsọ nke nọnyeere unu. Agaghịkwa m eji iwe bịakwute unu.
9 Agaghị m ewesa unu iwe ọkụ. Agaghị m ebibi Ifrem ọzọ,+N’ihi na abụ m Chineke, abụghị m mmadụ. Abụ m Onye Nsọ nke nọnyeere unu. Agaghịkwa m eji iwe bịakwute unu.